Ụlọ okpukpere chi India dara gburu mmadụ iri atọ na ise.
Ụlọ okpukpere chi India dara gburu mmadụ iri atọ na ise.
NAF Dọrọ Aka Na Ntị Megide Nnabata Ụgha N’ụlọ Akwụkwọ Ahụike
Nigerian Air Force, NAF na-ekwu na a dọtara uche ya na ngosi aghụghọ n'ịntanetị maka ịbanye na Diploma National…
AJ: Agam-ala ezumike nká ma ọ bụrụ na Jermaine Franklin emerie m
Anthony Joshua kwuru na ya ga-ala ezumike nka n'ịgba ọkpọ ma ọ bụrụ na onye ọkpọ America bụ Jermaine Franklin…
Messi na-anata Baton nke ihe oyiyi bọọlụ
Ndị otu na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ South America, CONMEBOL, na-asọpụrụ onye egwuregwu bọọlụ Argentine Lionel Messi…
Gbajabiamila toro Onye isi ala ahọpụtara Tinubu na mmemme ncheta omumu ya
Onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu Naijiria, Femi Gbajabiamila eulogized onye isi ala Nigeria họpụtara, Asiwaju Bola…
Onyeisiala Ghana ekwuola na e megharịla akụkụ ụfọdụ n’iwu megịdere ndị na-edịna…
Onyeisiala mba Ghana bụ Nana Akufo-Addo kwuru na Mọnde na iwu megidere ụmụnwoke na-edịna ụmụnwoke ibe ha nakwa…
Germany ezigara Ukraine ụgbọala ogbunigwe bụ ọgbaraụwa gharịị
Mịnịstrị nchekwa nke mba Germany ekwuola na ha ezigarala mba Ukraine ụgbọala na-atụ ogbunigwe a kpọrọ 'Leopard 2…
Gọọmentị, CBN na NLC enweela nzukọ iji zeere abụbụọrụ
Gọọmentị etiti na ndị isi otu jikọrọ ndịọrụ Naịjirịa bụ Nigeria Labour Congress enweela ọgbakọ iji zeere abụbụ ọrụ…
Ọkụ gbara akụkụ ahịa ‘Balogun’ dị na Legọs steeti
Ihe anyị ma maka ọkụ gbara n'akụkụ ahịa 'Balogun Market' dị na Legọs steetiIhe anyị ma maka ọkụ gbara n'akụkụ ahịa…
Onye Ndu Naijiria Ekeleela Bola Tinubu Maka Agbamafọ Iri Asaa Na Otu
Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari enwela ọñụ n'isi onyeisiala a họpụtara ọhụrụ, Bola Tinubu dịka ọ na-agba afọ…