Ụlọ ọrụ ewepụtala ụlọ nrụpụta akpa simenti na-arụ ọrụ nke ọma na steeti Ogun
Lafarge Africa Plc, kwuru na ọ nabatala usoro ihu igwe n'ichepụta akpa ciment iji kwalite akụ na ụba ndụ ndụ ndụ,…
Ndi Sineti si South-East na-arụ ọrụ APC maka okwa onyeisi oche Senate
Ndị otu Senate South-East Caucus, agbaala ndị All Progressives Congress (APC) ume ka ha kpọchie ndị isi oche Senate…
Ihe ọghọm ụgbọ elu: Nnamdi Azikiwe International Airport emepeekwa ọzọ
Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu nke Naijiria, Hadi Sirika, ekwupụtala ịmaliteghachi ọdụ ụgbọ elu Nnamdi Azikwe…
Ihe mberede ọkụ ogbugba emetụta ọrụ anyị – Ụlọ ọrụ mgbochi mpu
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi mpu nke Naijiria bụ Economic and Financial Crimes Commission, EFCC, ekwela ndị Naijiria…
Naịjirịa akpọlatala ihe ruru mmadụ nari asato ọzọ site na mba Sudan
Ụfọdụ ụmụafọ Naịjriịa ọzọ bụ ndị tọburu na Sudan atụọla ụkwụ n’ọdụ ụgbọelu Abụja. Ndị a lọghachitere Naịjirịa…
Naijiria na-anabata ụmụnwaanyị ndị bụ nwunye ndi isi ala nke mba Afrịka na ọgbakọ …
Naijiria na-anabata ụmụnwaanyị ndị bụ nwunye ndi isi ala nke mba Afrịka na ọgbakọ nke iri ha nwere.
Etu Prince Harry si laa n’egbughị oge n’emume ichieze nna ya
Prince Harry gara emume ichieze nnaya naanị ya, nwunye ya bụ Meghan Markle esoghi ya gaa
Prince Harry, nwa nwoke…
Onye isi ala US Biden nyere ikike mmachi megide Sudan.
Onye isi ala US Biden nyere ikike mmachi megide Sudan.
Ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga – ọkachamara n’ihe banyere…
Ụmụ ọhụrụ a na-enye ara agaghi enwe ọrịa shuga - ọkachamara n'ihe banyere nri.
Onye isi oche Senate kwadoro Senator Akpabio
Onye isi oche Senate kwadoro Senator Akpabio