Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu na-aja ndị nna tọrọ ntọala NYSC mma
Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu na mmepe ndị ntorobịa Naijiria, bụ Maazị Sunday Dare etoola amamihe nke ndị ndu nyere…
Egwuriegwu NPFL Super 6 na-enweta ụbọchị ọhụrụ
Kọmitii nchịkwa nwa oge ekwupụtala na njem egwuregwu Super 6 nke Nigeria Professional Football League ga-eme…
Ụlọ Azụmaahịa Abuja na-eto Dangote Refinery
Onye isi oche nke Abuja Chamber of Commerce, Mr Al-Mujtaba Abubakar, etoola onye isi oche nke Dangote Refinery,…
Ndị na-ahụ maka ọdụ ụgbọ elu nke Naijiria na-achọ mmepe na-adịgide nke ngalaba ụgbọ elu
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọdụ ụgbọ elu nke Naijiria ebidola ọgbakọ ụbọchị anọ nke National Aviation Conference nke…
Ndị PDP Kaduna steeti akatọọla nkwusioru nke Senator Makarfi
Otu Peoples Democratic Party, PDP, na Kaduna Steeti akatọọla ebubo nkwusioru nke onye isi otu ha bụ Sinetọ Ahmed…
Ndị otu kwuru na nke onwa ha choro ka ndi omeiwu nke iri nye umunwanyi ohere ochichi
Otu Civil Society Organisation, CSO, enyela ndị omebe iwu na ọgbakọ omebe iwu nke iri na-abata ka ha tinye nnukwu…
Ndị minista akwadola ijeri naira 3.1 maka akụrụngwa ọdụ ụgbọ elu
Federal Executive Council kwadoro nchikota N3.1 maka ịzụrụ na ntinye ọkụ ọkụ Taxi-Way na Photometric Pattern na ọdụ…
Naijiria enyela mahadum iri atọ na asaa ọhụrụ ikike ịrụ ọrụ
Gọọmenti Naịjirịa enyela mahadum ọhụrụ iri atọ na asaa akwụkwọ ikike ịrụ ọrụ n'akụkụ dị iche iche nke mba ahụ.…
Ihe iwu Naịjirịa kwuru maka ima onye uweojii ụra
Onyonyo gosiri ebubo na onye otiegwu a ma ama bụ Seun Kuti mara onye uweojii Naịjirịa aka ntị pụtara na soshal…
Otu chọrọ ka gọọmenti etiti mejuputa atumatu nri ahụike
Na nzụkọ nke National Action on Sugar Reduction (NASR) na Gatefield haziri n'Abuja, ndị na-ahụ maka ahụike na…