Gọvanọ steeti Sokoto akagbuola nhọpụta ndị eze, ndị odeakwụkwọ na-adịgide
Gọvanọ ọhụrụ nke Sokoto steeti bụ Dọkịta Ahmed Aliyu kagburu nhọpụta ndị eze ọdịnala iri na anọ, ndị odeakwụkwọ iri…
Ụgwọ: DMO na-akwado mmefu ego gọọmentị nwere akọ
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgwọ kwusiri ike na ọ dị mkpa ka Naijiria kwalite ego ha na-enweta na ijikwa mmefu dị ka…
WAPA na-azụ otutu ụmụnwaanyị n’ihe gbasara anụ mmiri na steeti Legọs
Mịnịstrị na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị na ibelata ịda ogbenye (WAPA) steeti Legọs ebidola mmemme ọzụzụ imepụta…
Gọvanọ Cross-River bụ kọmitii nyochagharị akụkọ mgbanwe
Gọvanọ Cross River steeti dị na ndịda Naijiria bụ Sinetọ Bassey Otu ewepụtala kọmitii na-enyocha mgbanwe mgbanwe…
Ụlọ ọgbakọ omebe iwu Rivers steeti kwadoro ndị kọmishọna anọ
Ụlọ ọgbakọ omebe iwu Rivers steeti akwadola nhọpụta ndị kọmishọna anọ nke Gọvanọ Siminialayi Fubara zigara ha aha…
Gọọmenti Naijiria yigharịrị ụbọchị maka ịnakọta ihe nrite mba
Gọọmenti Naijiria agbanweela ụbọchị a ga-achịkọta ihe nrite nkwanye ugwu mba maka ndị nnata ruo ụbọchị akọwapụtaghị…
Gọvanọ Kaduna steeti ahoputala ọkwa ọhụrụ
Aka na-achị Kaduna steeti bụ Malam Uba Sani akwadola nhọpụta ndị isi ọchịchị a na-atụ anya na ha ga-edobe isi…
Lee ndị ga-amalite ụgbọ njem Gọvanọ Alex Otti n’Abia steeti
Gọvanọ Abia steeti bụ Alex Otti ahọpụtala ụfọdụ ndị ga-eso ya rụọ ọrụ dịka ọ banyere n’ọchịchị.
Nke a dị…
Gọọmentị na NLC ga-agba izu taa maka mwepu ‘fuel subsidy’ mmanụ ụgbọala
Gọọmentị etiti na otu jikọtara ndị ọrụ Bekee bụ Nigeria Labour Congress (NLC) ga-ezukọ taa ma ọ kụọ elekere abụọ…
Onyeisiala Tinubu Emeela Mpụta Izizi N’ụlọ Ọrụ.
Onye isi ala Bola Tinubu ebidola ọrụ dị ka onye ndu Naijiria.
Ọ pụtara na mbụ ya n'ụlọ ọrụ na Tuzdee mgbe…