Ndị ndu Afrịka agaala Ukraine, Russia ịkpa maka udo
Ndị ọchịchị mba Afrịka dị icheiche anọrọla na mba Ukraine ugbua ebe ha ga-ezute onyeisiala mba ahụ bụ Volodymyr…
Don Brymo Uchegbu: Ihe i kwesịrị ịma maka onye ejije Nollywood a lara mmụọ
Onye ihe ejije Nollywood a ma ama bụ Don Uchegbu a ma dịka 'Don Brymo' anwụọla ka ọ gbachara afọ 56.
Uchegbu,…
Ọ bụ Eziokwu na Nnamdi Kanu achụọla Ozekhome, Ejiofor dịka ndị ọkaiwu ya?
Nwanne Mazi Nnamdi Kanu bụ Kanunta Kanu, ekwuola na ezinụlọ Kanu achụọla ọkaiwu Mike Ozekhome na Ifeanyi Ejiofor…
Ụmụ m nwaanyị atọ ndị na-akwado ịlụ di nwụrụ n’ihe ọdachị ụgbọmmiri kwara a
Otu onye gbalahụrụ ọnwụ na ihe mberede ụgbọmmiri tara isi mmadụ 106 na mmiri River Nigera akọrọọla ndi nta akuko…
ICPC Ebola Onye Bụbu Onye Isi JAMB, Ụmụaka Ya, Mmadụ Isii Ndị Ọzọ Ebubo
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi mpụ n'ala Nigeria bụ Independent Corrupt Practices and Other Related Offences…
Ụlọ Omebe Iwu Tụpụrụ Akwụkwọ Iwu Megidere Ịgbalaga Ofesi
Ụlọ ndị omebe iwu ajụla akwụkwọ mkpesa na-achọ ịkwụsị ndị na-eto eto Naijiria ịpụ na mba ahụ na-achọ ala kacha ibe…
2023 UTME: JAMB Akwụọla Otu Ijeri Naira Na Ọkara Maka Ebe Ule Akwụkwọ
Ụlọ ọrụ Joint Admissions and Matriculation Board (JAMB) kwuru na ha akwụọla ego ruru otu ijeri, narị anọ na iri…
Ụlọ Omebe Iwu Ekwela Nkwa Ịkwado Onyeisiala Tinubu
Ndị omeiwu ekwupụtala afọ ojuju maka mkpebi Onyeisiala Bola Tinubu merela rue ugbu a.
Onye isi oche nke Sineti ,…
Osote Onyeisiala Shettima Nọrọ N’isi Nzukọ Kansul Akụ Na Ụba
Nzukọ mbụ nke National Economic Council nke Nigeria, (NEC) , n'okpuru nchịkwa nke Onyeisiala Bola Tinubu, malitere…