Gọọmenti kwesịrị inye ụmụakwụkwọ ego n’efu karịa na mbinye – ASUU
Otu jikọtara ndị nkuzi Mahadum bụ Academic Staff Union of Universities (ASUU) agwala onyeisiala Bola Tinubu ka ọ…
Naịjirịa ejirila ntakịrị ihe lafere Sierra Leone ma tozuo isonye n’iko mba Afrịka
Ndị otu bọọlụ Super Eagles nke Naịjirịa etozuola isonye n'iko mba Afrịka nke afọ 2023 dịka ha ji ojisi ike merie…
Gọọmentị Legọs ebidola ikuri ụlọ dị icheiche na mpaghara ahịa Alaba
Gọọmentị Legọs Steeti amalitela ikuri ụfọdụ ụlọ na mpaghara ahịa Alaba International Market n'ụbọchị Sọnde, dịka ha…
Ahọpụtala Anaba Ka Onyeisioche Ndị Nchịkọta Akụkọ Naijiria
Ahọpụtala onye nchịkọta akụkọ akwụkwọ akụkọ Vanguard bụ Mazị Eze Anaba ka ọ bụrụ onye isi oche otu ndị nchịkọta…
Hajj 2023: Nwanyị Na-achọ Ime Njem Pilgrim Anwụọla Na Kaduna
Kaduna State Pilgrims Agency ekwuputala ọnwụ nke otu onye n'ime ha chọrọ ime njem pilgrim bụ Amina Damari nke nwere…
Abuja: Onyeisi Agha Mmiri Agbagheela Ụlọ Ebe Obibi Na Ihe Ndị ọzọ
Onye isi ndị agha mmiri, Vice Admiral Auwal Zubairu Gambo agbagheela ụlọ ọrụ ndị agha mmiri emezigharịrị ọhụrụ na…
Ahọpụtala Naijiria Ka Onyeisioche Board Nchịkwa ILO
Ahọpụtala Naijiria ka ọ bụrụ onyeisi oche otu na-achịkọta ndị ọrụ mba ụwa, ILO.
Ntuli aka bụ otu n'ime mmemme…
Ndị Agha Naịjirịa Enyela Ụsa N’ebubo Itinye Aka Na Izu Ohi Mmanụ
Ndị agha Naịjirịa azaghachila ebubo onye bụbu onye ndu ndị agha isiekweọnwụ (ex-militant leader) bụ Asari Dokubo…
Prezidenti Tinubu zutere Asari Dokubo
Onye isi ala Naijiria bu, Bola Tinubu na-ezute ugbu a onye bụbu onye ọgba aghara Niger Delta, Asari Dokubo na State…
Ihe ị kwesịrị ima maka nkwụsị Abdulrasheed Bawa n’ọrụ nwa mgbe nta
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwụsila Abdulrasheed Bawa ọrụ nwa mgbe nta dịka onyeisi ụlọọrụ na-ebuso nrụrụaka nma…