Ihe mere Buhari ejighi aka ya wepụ ‘subsidy’ mmanụ ụgbọala – Garba Shehu
Garba Shehu bụbu ọnụ na-ekwuru Muhammadu Buhari bụbu Onyeisiala Naịjirịa akọwaala ihe mere ha jiri aghara iwepụ ego…
Ike Ekweremadu: Nna nwata ahụ ọ tụrụ mgbere gaa Briten akwaala arịrị ma daa n’ute…
Ndi nta akuko achọpụtala ihe omimi ọhụrụ banyere etu e jiri si na Naịjịrịa tụọ otu nwata nwoke mgbere gaa mba…
Tinubu, APC ga-amalite ịzara ọnụ ha n’ụlọikpe ntuliaka na Julaị 3
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na pati ya bụ 'All Progressives Congress' ga-amalite ịgọrọ ọnụ ha n'ụlọikpe mkpegharị…
Igwe mmadụ akụgbuola otu nwoke na Sokoto maka ebubo ikwutọ Onyeamụma Muhammad
Igwe ndị mmadụ gbakọtara kụgbuo otu nwoke aha ya bụ Usman Buda, onye na-egbu anụ na Sokoto, maka ebubo na o kwutọrọ…
Mmadụ ise n’ime ndị Naịjirịa gara ekpere Hajj na mba Saudi Arabia alaala mmụọ
Ngalaba na-achịkọta njem ekpere nke ndị okpukperechi Islam na-aga na mba Saudi Arabia, a na-akpọ Hajj, ekwupụtala…
Atiku Emechiela Mkpesa, Ma Nye Akwụkwọ Transcript Agụmakwụkwọ Megide Tinubu
Ụlọikpe mkpesa nke Presidential Election Petition Court (PEPC) nọ n'Abuja, isi obodo Naijiria, anabatala n'ihe…
Atiku Emechiela Mkpesa, Ma Nye Akwụkwọ Transcript Agụmakwụkwọ Megide Tinubu
Ụlọikpe mkpesa nke Presidential Election Petition Court (PEPC) nọ n'Abuja, isi obodo Naijiria, anabatala n'ihe…
Ọka okwu Akwaala Arịrị Maka Iju Mmiri n’Abuja Estate
Onye isi ụlọ omebe iwu, Hon. Tajudeen Abbas (PhD) kwara arịrị maka ide mmiri mebiri ụlọ ahịa Trademore Estate,…
Onye Bụbu Osote Onyeisiala Naịjirịa Bụ Osinbajo Duru Otu Commonwealth Jee Nleta Ntuli…
Ndị otu Commonwealth Observer Group gbasara n'ofe Sierra Leone ka ha hụ ntuli aka ya ka ebe ntụli aka meghere na…
Nbanye 2022: Ihe Karịrị Ụmụakwụkwọ 550,000 nwetara Nnabata Ruo Ugbua
Onye ndeba aha nke Joint Admissions and Matriculation Board JAMB, Ọkammụta Ishaq Oloyede kwuru na ụmụ akwụkwọ dị…