Tariff increases: Tinubu, ụmụ Naijiria na-ekubizi ume n’ihi ụfọdụ atụmatụ gị-…
Otu jịkọrọ ndị Yoroba a kpọrọ Afenifere akpọkuola onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ka o jiri ọsọ kwụsị atụmatụ itinye…
Atụmatụ ibuga ndị na-agba ọsọ ndụ Rwanda megidere iwu- Ụlọikpe Briten
Ụlọikpe mba Briten ekpebiela na atụmatụ gọọmentị mba ahụ ibuga ndị na-agba ọsọ ndụ gbatara mba ahụ mba Rwanda…
Gọọmentị mba Fransị na-atụle itinye ọnọdụ gbatagbata n’ihi ọgbaaghara na mbibi
A na-atụ anya na Onyeisiala mba Fransị bụ Emmanuel Macron ga-akpọ ọgbakọ nke ndị isi ọchịchị mba ahụ iji tulee ma a…
Maada Bio emeriela ntuliaka onyeisiala mba Sierra Leone nke ugboro abụọ
Onyeisiala mba Sierra Leone bụ Julius Maada Bio enwetala mmeri na ntuliaka ọkwa onyeisiala mba ahụ bụ nke e mere…
Gọvanọ steeti Gombe Akpọkuola Ndị Alakụba Ka Ha Nwee Mmụọ Ịchụ Aja
Gọvanọ Gombe steeti bụ Muhammadu Yahaya kelere ndị Alakụba nọ na steeti ahụ na n'akụkụ ụwa niile maka mmemme emume…
Eid Al-Adha; Onyeisiala Tinubu Na-akwado Ndị Naijiria
Onye isi ala Bola Tinubu esola ndị Naijiria ṅụrịa ọṅụ ka ha na-eme mmemme Eid Al-Adha.
N'ozi e wepụtara na…
Ejirila Oke Ọṅụ Nabata Onyeisiala Tinubu Oge Na Legọs
Onyeisiala Bola Tinubu ekwupụtala obi ekele ya dị ukwuu nye ndị Naijiria maka nnabata dị ukwuu a nabatara ya na…
Ihe Karịrị Nde Ndị Njem Ala Nsọ Abụọ Na Ọkara Gbakọtara n’Ugwu Arafat
Ihe karịrị nde mmadụ abụọ na ọkara ndị Alakụba si n'akụkụ ụwa niile, gụnyere Naijiria, taa Tuzdee ọnwa Juun dị…
Nuhu Ribadu Weghaara Ọkwa Dịka Onye Ndụmọdụ Nchekwa Obodo
Onye ndụmọdụ nchekwa mba ọhụrụ (NSA) Nuhu Ribadu ewegharala ọrụ n'aka onye NSA mbụ, bụ Major General Babagana…
Eid Al-Adha: Gọọmenti Naijiria Ekwupụtala Juun 28 Na 29 Dịka Ụbọchị Ezumike Ọrụ
Gọọmentị Naijiria ekwupụtala Wenezde, Juun 28 na Tọzdee, Juun 29, 2023 ka ụbọchị ezumike ọrụ maka emume Eid…