Naijiria na-eru uju onye minista FCT mbụ, Ajose-Mobolaji
Odeakwụkwọ gọọmentị etiti bụ George Akume n'aha gọọmentị etiti Naijiria na-eru uju maka ọnwụ Mịnịsta Federal…
Ndị isi nchekwa na-ezukọ iji gboo mpụ gafere na steeti G-7
Kọmiti nka nka nke steeti G-7 nke FCT na steeti isii gbara ya gburugburu ezukọtala n'Abuja, iji wepụta atụmatụ iji…
Ụlọ ndị nnọchi anya ga-enyocha nsonaazụ UTME eboro ebubo
Ụlọ ndị omebe iwu ekpebiela ime nyocha maka nhịahụ eboro Unified Tertiary Matriculation Examination (UTME) nke…
Tinubu, Shettima, APC gbachitere anya na mkpesa Obi, LP gbara
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu, osote onye isi ala Kashim Shettima na otu pati APC na-achị emechiela…
Ndị ojiegbe na-amanye ‘sit at home’ awakpoola ụlọakwụkwọ dina Enugwu steeti
Ndị ojiegbe na-amanye ndị mmadụ ịnọ n'ụlọ awakpoola Asata, Trans Ekulu, New Haven na ebe ndị ọzọ n'Enugwu Steeti.…
Anyị ga-ata Mmesoma Ejikeme ahụhụ maka ịkpụgharị mpụtara ule ya – JAMB
Ụlọọrụ na-ahụ maka ule e ji abanye na mahadum bụ Joint Admission and Matriculation Board (JAMB) ekwuola na ha…
Enweghi onye akaebe kwụsịrị nchekwa INEC megide arịrịọ Obi
Enweghị onye akaebe egbochila onye na-ahụ maka ntuliaka na Naịjirịa bụ Independent National Electoral Commission…
Naijiria Ga-aga N’ihu Igosi Ezi Ụzọ N’Africa- Onye Enyemaka Onyeisiala
Onye ndụmọdụ pụrụ iche nye Onyeisiala Bola Tinubu na ọrụ pụrụ iche, nzikọrịta ozi na atụmatụ, Dele Alake na-ekwu na…
Shettima Gara Leta Sultan Nke Sokoto, Gbasaa Ozioma Udo Maka Mmepe
Osote onyeisiala Naijiria, Kashim Shettima na Fraịde gara leta Sultan nke Sokoto, Sa'ad Abubakar, ma kwusie ike…
Ndị Agha Anwụchiela Ndị Na-emebi Okporo Ụgbọ Oloko Na steeti Nasarawa
Ndị agha nke 4 Special Forces, Doma na Nasarawa Steeti , ejidela mmadụ iri na abụọ a na-enyo enyo na ọ bụ ndị…