Onyeisiala Tinubu Kwere Nkwa Ibelata Nsogbu Ọnọdụ Nchekwa
Onyeisiala Bola Tinubu ekwuola na ọchịchị ya ga-eme ihe niile dị mkpa iji hụ na mbelata dị ukwuu na nsogbu nchekwa…
Onyeisiala Tinubu Ga-ekpebi Ụbọchị Ọnụ Ọgụgụ – NPC
Onyeisiala Bola Tinubu agwala ndị National Population Commission (NPC) ka ha gaa n'ihu na nkwado maka ọnụ ọgụgụ ndị…
Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ: Onyeisiala Tinubu Edegarala Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Akwụkwọ.
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu edegarala ụlọ ọgbakọ omebe iwu akwụkwọ maka nhọpụta nke ndị isi ọrụ nchekwa…
Onyendu Naijiria Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu Executive Anọ
Onyeisiala Bola Tinubu ebinyela aka n'akwụkwọ Iwu Executive anọ dịka o kwere ụmụ Naijiria nkwa n'ụbọchị ọ ṅụrụ iyi…
Onyeisiala Tinubu Akagbuola Ụtụ Isi N’ọrụ Telecom
Onyeisiala Bola Tinubu akwadola ka a kwụsị ụtụ Excise Tax pasentị ise na ọrụ mgbasa ozi na Naịjirịa.
Ọ…
Hajj 2023: Ndị Njem Ala Nsọ 272 Sitere Kwara Alachitela Naijirịa
Ndị njem ala nsọ dị narị abụọ na iri asaa na abụọ maka njem Hajj 2023 si Kwara Steeti , mgbago ugwu Naijiria…
Naijiria Na-eru Ụjụ Onye Minista FCT mbụ, Ajose Mobolaji
Odeakwụkwọ gọọmentị etiti bụ George Akume n'aha gọọmentị etiti Naijiria na-eru uju maka ọnwụ Mịnịsta Federal…
Ndakpọ ụlọ: FCTA kwere nkwa ịgba ndị ọrụ ngo ikpe maka ileghara iwu nkwụsị anya
Ụlọọrụ na-ahụ maka ụlọọrụ Naijiria Federal Capital Territory Administration (FCTA), ekwela nkwa na ha ga-agba onye…
Naijiria, United Kingdom na nkwa ọhụrụ ịlụso ndị na-ere ọgwụ ọgụ
Gọọmenti Naijiria na mba United Kingdom ebinyela aka na nkwa ọhụrụ iji lụso ndị na-anya ọgwụ ike dịka akụkụ nke mbọ…
Onye isi oche na-agba mbọ maka nchekwa ọrụ nke onye ọrụ
Onye isi ndị ọrụ obodo Naijiria ebidola ọzụzụ ndị ọrụ nchekwa nchekwa na ahụike na ministri, ngalaba na ụlọ ọrụ…