Naijiria Ụlọikpe Mkpesa Ntuli Aka Onye Isi Ala Ga-Ebi Ikpe Na Wenezde Ike Umenaba Sep 4, 2023 0 Ụlọ ikpe ntuli aka onye isi ala ekwenyela na Wenezdee, abalị isii ọnwa Septemba 2023, dị ka ụbọchị ibe ikpe maka…
Isiokwu Gọọmenti Naijiria Arịọla Ka A Kagbuo Abụbụ Ọrụ Ike Umenaba Sep 4, 2023 0 Gọọmenti Naịjirịa arịọla ndị ọrụ ka ha kagbuo abụbụ ọrụ ụbọchị abụọ ha kwadoro n'ụbọchị Tuzdee na Wednesde n'izu a.…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Ahapụla Abuja Maka Ọgbakọ G20 Ike Umenaba Sep 4, 2023 0 Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu hapụrụ Abuja na Mọnde ka ọ gaa nzukọ ndị isi G-20 na New Delhi, India, na òkù…
Azụmahịa Ego Enwetara N’ime FCT Ga-Akwado Ọrụ – Minista Ike Umenaba Aug 31, 2023 0 Minista na-ahụ maka isi obodo Naijiria, Federal Capital Territory, FCT, bụ Nyesom Wike ekwuputala na ịga n'ihu, ego…
Naijiria Gọọmenti Naijiria Ekepụtala Kọmitii Ga-Eleba Anya N’Iju Mmiri Ike Umenaba Aug 29, 2023 0 Gọọmenti Naijiria eguzobela kọmitii dị elu iji wepụta ihe ngwọta maka ide mmiri na ihe ga-esi na ya pụta na…
Isiokwu Mịnịsta FCT Ekwela Nkwa Ịrụcha Ọrụ Ngwa Ngwa Ike Umenaba Aug 29, 2023 0 Mịnịsta na-ahụ maka isi obodo Federal Capital Territory, FCT, Nyesom Wike ekwela nkwa na ọchịchị ya ga-arụchapụ ọrụ…
Isiokwu Ndị Agha Napụtara Mmadụ Iri Abụọ Na Ise N’aka Boko Haram Ike Umenaba Aug 28, 2023 0 Ndị agha nke 144 Battalion enweela ihe ịga nke ọma napụta ndị mmadụ iri abụọ na ise n'aka ndị na-eyi ọha egwu Boko…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Anọọla N’isi Nzukọ Mbụ Nke FEC Ike Umenaba Aug 28, 2023 0 Onye isi ala Bola Tinubu bụ onye isi ugbu a na nzukọ Federal Executive Council, FEC nke mbụ ya n'oge ọchịchị nọ…
Isiokwu Ụlọ Ọrụ Njikwa Ụgwọ Ọkụ Eletrik Enwetala Onye Isi Ọhụrụ Ike Umenaba Aug 26, 2023 0 Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu akwadola nhọpụta Oriakụ Mojoyinoluwa Dekalu-Thomas dị ka onye isi nchịkwa ọhụrụ…
Naijiria Gọvanọ Sule Edochiela Onye Kọmishọna A họpụtara Na Nasarawa Steeti Ike Umenaba Aug 24, 2023 0 Gọvanọ Abdullahi Sule nke Nasarawa Steeti, edochiela otu onye n’ime kọmishọna ya họpụtara bụ Maazị Haruna Musa.…