Akụkọ na ewuewu Ebighariri egwuregwu Serie A nke Italyn’ihi onwu Pope Francis CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Otu egwuregwu bọọlụ Italy kacha elu, Serie A, eyigharịrị egwuregwu ụbọchị Mọnde niile ka Pope Francis nwụsịrị.…
Akụkọ na ewuewu Onye ndu Naijiria Tinubu alọtala ụbọchị Mọnde CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 A na-atụ anya na onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ga-alọta Naijiria n’ụbọchị Mọnde, abalị iri abụọ na otu n’ọnwa Eprel,…
Akụkọ na ewuewu Ndị isi oche na-akwado nkwa olileanya ọhụrụ CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Ndị isi oche enyela ndị Naijiria obi ike maka mkpebi Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu imezu ebumnuche olileanya ọhụrụ…
Akụkọ na ewuewu Mmepe obodo:Tinubu leruru anya na ezi nmekorita yana Kalu CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kwusiri ike na mmekọrịta dịte aka dị n'etiti ya na Sinetọ Orji Uzor Kalu, na-echeta…
Akụkọ na ewuewu Popu Francis anwụọla n’afọ iri asato na asato – Vatican kwuru CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Onyeisi ụka Katọliki n’ụwa niile bụ Popu Francis anwụọla n’afọ iri asatọ na asatọ (88) dịka Vatịkan siri kwuo.…
Akụkọ na ewuewu APC na-akpọ oku ekpere idi n’otu ala Naijiria CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi na mba APC bụ Felix Morka mere ka a mara nke a n'ozi Ista. Maazị Morka kwuru na…
Akụkọ na ewuewu Ista: Onye isi oche CAN na-agba Ndị Kraịst ume ka ha kpee ekpere maka steeti Niger CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Onye isi oche, Christian Association of Nigeria (CAN), Niger state Chapter North Central Nigeria, Most Rev. Dr.…
Akụkọ na ewuewu Ista: Ọkà Okwu, Osote Ọkà Okwu Na-agba Ndị Kraịst ume Iṅomi Kraịst CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Ọkà okwu nke Ụlọ Nnọchiteanya, Mazi. Abbas Tajudeen na osote onye na-ekwu okwu Benjamin Kalu agwala Ndị Kraịst ka…
Akụkọ na ewuewu Zelensky akatọọla okwu Putin dịka Yukren na Rọshịa na-atụ onwe ha aka maka igbochi nkwa… CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Rọshịa na Yukren na-ebo onwe ha ebubo igbochi mkpebi nkwa 'nkwụsịtụ ọgụ Ista' kwesiri ịnọ awa iri ato.…
Agụmụakwụkwọ Ule nke afọ 2025 ga-amalite ụbọchị Tọzde Eprel 24 – JAMB CHIDI IGWE Apr 21, 2025 0 Ụlọọrụ na-ahụ maka ule eji abanye mahadum na Naịjirịa bụ ‘Joint Admission and matriculation Board (JAMB)’ ekwuola…