Akụkọ na ewuewu Peter Obi akatọọla etu e siri kpụrụ VeryDarkMan n’otu ụlọ akụ CHIDI IGWE May 5, 2025 0 Onye ji bu otu ndọrọndọrọ ọchịchị Lebọ patị zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 bụ Peter Obi akatọọla etu e…
Akụkọ na ewuewu Ndị uweojii egbuola ndị ekperima atọ na Benue, nwụchie ọtụtụ ndị ntọ na Delta steeti CHIDI IGWE May 5, 2025 0 Ndị uweojii egbuola ndị ekperima atọ na Benue steeti mgbe ha na-eme nzukọ nzuzo ịwakpo ndị uweojii nọ na mpaghara…
Akụkọ na ewuewu Gọọmentị Naịjirịa ekwupụtala ụbọchị mbu Mee, 2025 ezumike ọha CHIDI IGWE Apr 30, 2025 0 Gọọmenti Naijiria ekwupụtala Tọzdee,abali mbu nke onwa Mee, 2025 ka ụbọchị ezumike ọha iji mee mmemme ụbọchị ndị…
Akụkọ na ewuewu Ihe Onyeisiala Trump kwuru n’oge emume ụbọchị otu nari n’ọfịs ya CHIDI IGWE Apr 30, 2025 0 Onyeisiala mba Amerịka Donald Trump emeela emume ụbọchị 100 n’ọfịs kemgbe ọ malitere ọchịchị nke abụọ dịka…
Akụkọ na ewuewu VON, Glo Telecoms adila njikere ezi mmekọ CHIDI IGWE Apr 30, 2025 0 Ụlọ ọrụ mgbasa ozi mpuga Naijiria bu Voice of Nigeria (VON), na Glo Telecommunications giant (GLO) ekwenyela na ha…
Akụkọ na ewuewu Ndị isi PDP akpọọla nzukọ gbatagbata n’Abuja CHIDI IGWE Apr 30, 2025 0 Ndị isi otu Peoples Democratic Party (PDP) amalitela nzukọ gbatagbata n’isi ụlọọrụ pati ahụ dị n’Abuja.…
Akụkọ na ewuewu A tụọla onye ọrụ Access Bank nga maka isere onyonyoo ibe ya oge ha gba ọtọ CHIDI IGWE Apr 30, 2025 0 Ụlọikpe dị na Legọs steeti atụkpuola Stephen Ejezie dị afọ iri abụọ na asaa (27) n’ụlọmkpọrọ n’ihi ebubo isere…
Akụkọ na ewuewu Davido eturula ugo nka dijitalụ kacha mma na17th Headies CHIDI IGWE Apr 28, 2025 0 Oti egwu Afrobeat amara ama bu, David Adeleke, makwaara dị ka Davido meriri Best Artiste Digital of the Year na…
Ahụike Kaduna: Ndị njem alanso ka aga-enyocha ahụike CHIDI IGWE Apr 28, 2025 0 Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọdịmma ndị pilgrims nke ndị Alakụba na Kaduna steeti amalitela nyocha ahụike nye ndị njem niile…
Afịrịka Onye isi ala Somalia ahọpụtala onye minista nchekwa ọhụrụ CHIDI IGWE Apr 28, 2025 0 Mịnịsta ala Somalia Hamza Abdi Barre gbanwegharịrị ndị minista ya na Sọnde, na-ahọpụta onye minista nchekwa ọhụrụ…