Take a fresh look at your lifestyle.

Pete Edochie: Ana m emefu N40,000 kwa ụbọchị n’ọkụ latrik

0 78

Onye na-eme ejije Nollywood a ma ama bụ Pete Edochie akwaala arịrị maka ihe ọ na-eri ya inweta ọkụ dịka nsogbu ọkụ latrik kawanyere njọ na nsonso a.

Na mkparịtaụka ya na ụlọmgbasaozi AIT nwere na nsonso a, Edochie kwara arịrị sị, “Ana m akwụ N10,000 kwa ụbọchị maka ọkụ n’ụlọ m, mefuo N30,000 ọzọ; N20,000 na dezel na N10,000 na mmanụ ụgbọala.

Edochie gara n’hụ kwu sị, “Ya bụ ihe na-enye m nsogbu. Ọ bụghị naanị ọkụ ka m na-echuru uchu.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *