Ndị na-azụ ndịagha Amerịka, ngwaọrụ erutela Naịjirịa – Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa Ndị na-azụ ndịagha Amerịka, ngwaọrụ erutela Naịjirịa – Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa
Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa kwuru na ndịagha mba Amerịka dị otu narị na ngwaọrụ ha erutela Bauchi.
N’ozi o wepụtara n’ụbọchị Mọnde 16 Febụwarị 2026, ọnụ na-ekwuru ndịagha bụ Samaila Uba kwuru na e zitere ndịagha ahụ dabere na nkwekọrịta nchekwa dị n’etiti Naịjirịa na Amerịka.
Uba kwuru na Gọọmenti Etiti rịọrọ Amerịka maka enyemaka n’ihe gbasara ọzụzụ ndịagha, nkwado na ịkekọrịta ozi ndị dị oke mkpa.
Leave a Reply