Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

ndiagha

Ndi agha Naijiria egbuola ndi IPOB anọ

Ndi agha 34 Brigade Obinze egbuola mmadu anọ ndi Indigenous People of Biafra (IPOB) na Eastern Security Network (ESN),mgbe ha zutere ha n’Amaifeke nakwa Ihioma nke okpuru ọchichi Orlu na Steeti Imo. Na okwu onye Direcktọ ndi agha nye