Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Bola Tinubu ekwupụtala nkwado anya na-egbu aka

Temitope Mustapha, Abuja dere ya nabekee.

0 423

Onye isi ala Bola Tinubu ekwupụtala nkwado ya maka mmekorita nke ga-enye ndị Naijiria ihe karịrị nde 5 ugogbe anya maka ndi nwere anya mgbu.

N’ịkọwa nkwado ya maka atụmatụ a ga-ejikọta ọnụ nke Ụlọ Ọrụ Federal Ministry of Health’s National Eye Health Programme na Peek Vision Foundation,  onyaisiala Tinubu gosipụtara mkpa  o dị maka ọrụ nlekọta ahụike na Naijiria .

O kwuputara nchegbu banyere ihe karịrị nde mmadụ 24 na Naijiria na-enwe nsogbu  anya.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *