Isi m kpuru egbochighi ịgụru PhD na mahadum UNN – Akumas Uche Kalu
Mana taa, Akumas Uche Kalu agụọla akwụkwọ dị elu, na-emezi nzere ọkammụta nke Bekee na-akpọ PhD.
Akomas bụka onye na-agụ egwu a ma ama.
Ọ kọọrọ BBC Igbo etu o si malite njem agụmakwụkwọ ya, nakwa etu o si emeri ọdachi niile ọ na-ezute n’ụzọ.
BBC IGBO.
Leave a Reply