Take a fresh look at your lifestyle.

Nkwusi Ibu Nwere Ike Ịbụ Ihe Ịrịba Ama Nke Ọrịa Kansa- Ndị Ọkachamara

Chigo dere ya n'igbo .

0 308

Ndị ọkachamara n’ihe banyere nri adọwo aka ná ntị na ndị na-enwete ibu ibu na-enweghị atụ nwere ike na-arịa erighị ihe na-edozi ahụ́, ọrịa cancer, ma ọ bụ ọrịa obi, tinyere ndị ọzọ.

Ndị ọkachamara n’ihe banyere nri, na mkparịta ụka pụrụiche ya na ndị nta akụkọ nwere, kwuru na ndị na-akwusi ibu na mberede na n’enweghị ihe kpatara ya kwesịrị ka ha kpọtụrụ ndị ọkachamara ahụike ka ha mata ihe kpatara ya.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *