Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị Flying Eagles nke Nigeria malitere ọmarịcha mmalite na asọmpi Iko Mbaụwa nke U20.

 Chidi Nwoke, Abuja dere ya na bekee.

0 355

Ndị Flying Eagles nke Nigeria malitere ọmarịcha mmalite na asọmpi Iko Mbaụwa nke U20.

Ndị Flying Eagles nke Nigeria malitere ọmarịcha mmalite na asọmpi Iko Mbaụwa nke U20 na otu D ha, meriri Dominican Republic 2-1 na mbụ na Estadio Malvinas Argetinas na Mendoza, Argentina.

Ibrahim Muhammad bidoro ị lụrụ  Naịjirịa ọgụ, ebe Sunday Jude na Salim Figo Lawal na-akwado n’akụkụ. Dominican Republic gosipụtara Anyelo Gomez n’ihu, ya na Derek Cuevas na Yunior Peralta na nku.

Ndị Flying Eagles Nigeria nọ n’isi Group D ugbu a nwere isi atọ (3) site na egwuregwu ha ga-emeri ma na-atụ anya iweta ume na nzuko ọzọ.

Ndị otu Ladan Bosso ga-alọghachi n’ọrụ na Wednesde, Mee 24th mgbe ha ga-ebuso Italy n’egwuregwu otu nke abụọ ha.

Brazil na Italy ga-ezute n’otu nke ọzọ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.