Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọikpe Chụrụ Alex Otti Dịka Gọvanọ Abia Steeti N’ọchịchị.

Nnenna Okoronkwo dere ya na bekee.

0 277

 

Ụlọikpe ukwu gọọmenti etiti nọ na Kano steeti akagbuola ọkwa gọvanọ  Steeti Abia  a họpụtara ahọpụta bụ Dr Alex Otti.

Ụlọ ikpe nke Jọstis MN Yunusa nọ n’isi ya kagburu ndoro-ndoro ochichi nke ndị ọrụ pati Labour niile na Abia na Kano steeti.

Yunusa kpebiri na mpụta ha adabereghị n’usoro iwu ntuli aka 2022.

 

Onye ọka ikpe nyere mkpebi na Suit No FHC/KN/CS/107/2023 nke otu Mr Ibrahim Haruna Ibrahim gbara akwụkwọ megide ndị INEC.

“ Pati na-erubeghi isi n’usoro iwu ntuli aka enweghị ike ikwu na ha nwere onye ga-eme ntuli aka .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *