Njirimara ọrịa akịrị
Ọrịa akịrị anaghị egosikarị onwe ya n’oge. njirimara ya na-eyikwa nke ọrịa ndị ọzọ.
Ihe were anya e ji mara ọrịa akịrị bụ ihu aka na ụkwụ ịza aza.
Mana e nwere njirimara ndị ọzọ gụnyere:
– Mammịrị ịcha nnukwu edo edo
– Ike ọgwụgwụ
– Ịnyụ oke mamịrị
– Ọbara dị na mamịrị maọbụ mamịrị gị ịdị oji
lhe ndị nwere ike ibute ọrịa akịrị
– Ịnụ ọgwụ Igbo
-Oke ịṅụ ọgwụ ahụ mgbu
-Aṅụghị mmiri ọfụma
– Ọrịa shuga
– Ọbara mgbalielu
– Ọrịa Bekee kpọrọ ‘glomerulonephritis”
-Nje na-ebute ọrịa mamịrị dịka e-coli.
BBC
Leave a Reply