Take a fresh look at your lifestyle.

Onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa bụ Desmond Elliott enyela ndị mpaghara ya  transifọma.

Oluchi Okwuego dere ya na bekee.

0 427

Onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa bụ Desmond Elliott enyela ndị mpaghara ya  transifọma.

Onye na-eme ihe nkiri ama ama na Naijiria bụ Desmond Elliott enyela  mpaghara ya bụ Surulere na steeti Lagos  Naijiria n’afọ 2023.

Onye na-eme ihe nkiri bụ onye APC na-azọ ọkwa ụlọ omebe iwu Legọs steeti gara na soshal midia ya wee kwupụta mmegharị ahụ ka ọ na-etinye igwe nrụnye ọkụ, inye ndị a napụrụ ya ọkụ eletrik.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *