Take a fresh look at your lifestyle.

NAHCON NA IDB jikoro aka iji mee ka njikọ akụ na ụba sikwuo ike.

Fatima Jassan dere ya na bekee.

0 98

Nigeria Hajj Commission, IDB, iji mee ka njikọ akụ na ụba sikwuo ike.

National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na ndị ọrụ nke Islamic Development Bank, IDB ekwenyela ime ka mmekọrịta akụ na ụba dị n’etiti ụlọ ọrụ abụọ bụrụ nke a miri emi.
Onye isi oche NAHCON, Alhaji Zikrullah Hassan, kwuru nke a n’ozi nke onye enyemaka ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbasa ozi , Mousa Ubandawaki, nyere n’Abuja isi obodo ahụ.
Alhaji Hassan, n’oge nzukọ n’isi ụlọ ọrụ nke IDB na Jeddah, Saudi Arabia, kwusiri ike mkpa ọ dị nkwado na ntinye aka nke ụlọ akụ na mpaghara ọrụ na ibelata ịda ogbenye.

Leave A Reply

Your email address will not be published.