Take a fresh look at your lifestyle.

Nzu – ọgwụ ịgwọ ọrịa.

chigo dere ya.

0 580

Nzu dịka ọgwụ ịgwọ ọrịa.

N’oge gboo mgbe elu bụ ala osa,mgbe ezi di n’ukwu ụkwa,o bu nzu ka eji agwọ ọrịa ụfọdụ n’ala igbo dǃka arụbala nakwa oria mmacha ahụ.Ọ bụkwa nzu ka eji eme pauda n’oge gboo.

Ruo ugbua, ọtụtụ ụmụnwaanyị nakwa nwoke na-ata nzu maka na ọ na-atọ a ụtọ mana ọ bụ ụmụnwaanyị di ime na-ata nzu nke ọma maka ịkwụsị agbọ na kwa oke asọ mmiri ọnụ.

Ụmụnwaanyị di ime na kwa na-ata nzụ maka ịgwọ ọrịa nke ụtụtụ akpọrọ ‘Morning Sickness’ na bekee.

Mana otu dị icheiche na-ahụ maka ahụ ike na-adọ aka na ntị na udi emume ga-ebute nnukwu ọrịa makana ọ nwere kemikal akpọrọ lead na arsenic.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *