Take a fresh look at your lifestyle.

Osote onye isi ala Osinbajo na-eduzi nzukọ ndị isi nke gọọmenti etiti.

Cyril Okonkwo, Abuja dere na bekee.

0 361

Osote onye isi ala Osinbajo na-eduzi nzukọ ndị isi nke gọọmenti etiti.

Onye isi oche Naijiria, Prọfesọ Yemi Osinbajo na-eduzi nzukọ nke Federal Executive Council, nke malitere na’elekere iri n’ogige onyeisiala na Abuja.

Ọkammụta Osinbajo na-eduzi nzukọ a maka na Onyeisiala Muhammadu Buhari anoghi ya bụ onye nọ na United Kingdom maka nyocha ahụike oge niile.

Onye ode akwụkwọ gọọmentị etiti Federation, Boss Mustapha; na onye isi ndị ọrụ na President, Prof. Ibrahim Gambari na-aga nzukọ ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *