Take a fresh look at your lifestyle.

Chad kwuputara iwu mgbochi ngaghari n’obodo atọ.

Hauwa Mustapha DERE YA NA BEKEE..

0 444

Chad kwuputara iwu mgbochi ngaghari n’obodo atọ.
Ekwuwapụtala oge ị na-alọta n’abalị na obodo atọ di na Chad , N’Djamena, Moundou, Doba na Koumra, onye isi ala kwuputara nke a mgbe o machiri ngaghari iwe. ngagharị iwe amachibidoro ya ma kpagbuo ya.
Na Tọzdee, ndị ọrụ nchekwa meghere mgbọ na ndị ngagharị iwe n’obodo abụọ kachasị ukwuu na mba ahụ nke gburu opekata mpe mmadụ 60 ma merụọ ọtụtụ narị mmadụ ahụ.
Ndị ngagharị iwe ahụ rịọrọ ka achụpụ Mahamat Idriss Deby Itno bụ onye weghaara ọchịchị n’ihi ogbugbu nna ya ọnwa iri na asatọ gara aga.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *