Take a fresh look at your lifestyle.
independence

OMENALA NA EWUMEWU:Gịnị bụ ezinaụlọ?

chigo dere ya.

0 411

Gịnị bụ ezinaụlọ?

ezinaụlọ gụnyere nne, nna na ụmụ; na mgbe ọbụla nwoke lụrụ nwaanyị na o hiwela ezinaụlọ.

“Iji mee ka ezinaụlọ nwee ezi ntọala nna, nne na ụmụaka nwere ọrụ ha ga-arụ.

“Maka na aka nri kwọọ aka ekpe, aka ekpe akwọọ aka nrị, ha abụọ adị ọcha.”

Leave A Reply

Your email address will not be published.