Take a fresh look at your lifestyle.

Kansụl agwala ndị ọrụ ugbo nduku na steeti Plateau mkpa ọ dị ịkọpụta nduku n’ebe o di ukwu.

foluke ibitomin dere ya na bekee.

0 765

Kansụl agwala ndị ọrụ ugbo nduku na steeti Plateau mkpa ọ dị ịkọpụta nduku n’ebe o di ukwu.

Otu Nigerian Export Promotion Council (NEPC) agwala ndị ọrụ ugbo nduku na Steeti  Plateau mkpa ọ dị imepụta ngwaahịa dị elu iji gboo mkpa mbupụ zuru ụwa ọnụ,

Onye isi oche NEPC, Dr Ezra Yakusak, kwuru nke a n’ụbọchị mmemme ya na ndị na-etinye aka na mmepụta nduku na Bokkos, Jos – mpaghara ọchịchị ndịda nke steeti ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *