Take a fresh look at your lifestyle.

AKAMOZU N’ALA IGBO.

CHIGO DERE YA.

0 593

OMENALA IGBO

AKAMOZU

Ndi Igbo kwenyesiri ike na ndu ma a nwụsịa, ọ bụ maka ya ka ha ji eme akwamozu Akwamozu bụ mmemme ndi Igbo na-eme iji si onye nwụrụ anwụ gaa nke oma n’ala mmụọ.A na-eme nke a ka onye ahụ ghara ịtọ n’ụzọ ma ọ bụ na-agaghari ka ajọ mmụọ.

NDI A NAGHị E MERE AKWAMOZU

1ỤMỤ AKA

2)NDI NWỤRỤ ỌNWỤ ỌJỌỌ:ha bụ ndi kwụrụ ụdọ,ndi rịara ọria ekpenta  na kịtịkpa were nwụọ,ndi mmiri riri,ndi toro afọ were nwụọ na ndi kpudoro ihu n’ala were nwụọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *