Take a fresh look at your lifestyle.

Steeti Anambra dekọrọ ọnwụ ndị nne di iri abụọ  n’ime ọnwa isii.

Kamila Bello dere ya na bekee.

0 467

Steeti Anambra dekọrọ ọnwụ ndị nne di iri abụọ  n’ime ọnwa isii.

Anambra steeti edeela ọnwụ ndi nne 20.Nke a sitere  n’ụlọ ọrụ ahụike di  itoolu na steeti ahụ n’etiti Jenụwarị na Juun 2022.

Dọkịnta Obianuju Okoye na- ahụ maka ahụike  na steeti ahụ, kwupụtara nke a na nzụkọ , ụbọchị Tuzdee, n’Awka.

Dị ka oo si kwuo, steeti ahụ hibere igwe eletrọnịkị, ebe ụlọọgwụ dị na steeti ahụ nwere ike ịdekọ data gbasara ọnwụ ndi nne.

“Site na akụkọ dị na e-platform anyị, steeti dekọtara ọnwụ 20 sitere na ụlọ ọgwụ itoolu n’etiti Jenụwarị na Juun, ọkachasị site na mpaghara siri ike iru.

O kwuru, “Nzukọ nyocha a ga-enyere gọọmentị steeti aka ịmata ebe nsogbu na-esi abịa na otu  a ga-esi gbochie ya.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *