Take a fresh look at your lifestyle.

IHE NDI IGBO JI EKPE EKPEMEKPE ,OFUFE NA NWUCHA .

0 616

Ha gụnyere ihe ndi a

Oji, Ofo na Ogu, na Ikenga.

OJI bu mkpuru osisi oji na ami ya.Eji ya ekpeekpere ma ọ bụ  ekpe okpukpere chi Igbo,eji ya efe ofufe,a na-ata ya ata,ma werekwa ya na-ele ọbia.

Ofo na Ogu bu echiche omenaala Igbo nke na-egosi ezi omume na ikpe ziri ezi. A na-eji ha n’okwu gbasara mmekọrịta ọha na eze na okpukpere chi Igbo na-ekwu na aka adịghị ọcha.

Gịnị bụ ikenga?

Ikenga bụ njiri mara mbọ mmadụ, ihe ọ rụpụtara, ọganiihu na mmeri. Ikenga gbadoro ụkwụ na nkwenye na ike mmadụ nwere ime ihe dị n’aka nri ya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *