Prezident Muhammadu Buhari etoola ndi otu egwuregwu Supa Igulu etu ha si were mee ka Naijiria nwee olile anya site na mmeri ha meriri ndi otu egwuregwu bọọlu Guinea-Bissau site n’inye ha ọkpụ goolu abụọ ha asataghi ma ncha.Ọ bụ Sadiq Umar na William Troost-Ekong nyere ọkpụ goolu ndi a.Nke a mekwara ka otu egwuregwu a sonye na agbata nke ọzọ aga eji sọọ mpi a.
Prezident Buhari kwuru n’obi ọcha na agụ ịgba mbo nke ha ji were nweta mmeri a gana eso ha oge niile
Onyeisiala na-ekpere ha ezigbo ekpere ma n’ekwukwa na ya gana akwwado ha otu egwuregwu bọọlu ndi ọzọ.
Leave a Reply