Peter Obi akatọọla etu e siri kpụrụ VeryDarkMan n’otu ụlọ akụ
Onye ji bu otu ndọrọndọrọ ọchịchị Lebọ patị zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 bụ Peter Obi akatọọla etu e siri jide nwoke aha ya bụ Martin Vincent Otse a maama dịka VeryDarkMan (VDM).
Peter Obi bụ onye mere ka a mata nke a n’akara…