Ndị Nta Akụkọ Agbaala Ndị Naijiria Ume Ịdịkọ N’Udo.
Ka ntuliaka Onyeisiala nke Satọde na-erute nso, National League of Veteran Journalists (NALVEJ) na Kwara State, akpọkuola ndị Naijiria ka ha na-akpakọrịta onwe ha n'usoro udo.
Otu ahụ kpọkuru ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na ndị na-akwado ha ka…