Ngụkọ ntuliaka mgbakwunye nke emere maka ụlọ nnochiteanya omeiwu n'Ebonyi steeti egosila na Nwobashi Joseph emeriela ọkwa nke mphara Ezza North/Ishielu n'ebe ahụ.
Lee ihe ọnụọgụgụ votu gosiri:
AA--- 142
ADC---117
ADP---206…
Onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu All Progressives Grand Alliance, APGA, bụ Ọkammụta Benard Odoh akatọọla ogbugbu eboro mmadụ atọ na ịkpaghasị ntuliaka site n'aka ndị ọchịehi yi uwe ndị agha n'okpuru ọchịchị Ezza North nke steeti Ebonyi.…
Gọvanọ Chukwuma Soludo amalitela achumnta vootu maka ndị ji ọkọrọtọ otu ndọrọndọrọ All Progressive Grand Alliance, APGA azọ ọchịchị na mpaghara Kansụl Idemili South na Anaocha nke steeti Anambra na nkwadebe ntuliaka izugbe nke onwa…
Ndị otu a kpọrọ Anambra Civil Society Network (ACSONET) ekeleela aka na-achị steeti Anambra bụ Ọkammụta Charles Chukwuma Soludo na nhọpụta ya dị ka onye ndu otu ndọrọndọrọ ọchịchị ya bụ All Progressive Grand Alliance (APGA).
Onye ndu otu…
Agbaala ndị Naijiria ume ka ha na ibe ha na-ebikọ ọnụ na ịdị n'otu n'agbanyeghị agbụrụ ma ọ bụ obodo ha.
Ọ bụ onye ji ọkọlọtọ APGA were zọọ ọkwa onyeisiala n'oge gara aga, Major General John Gbor (Rtd) kwuru nke a n'oge ngosi akwụkwọ…