Browsing Category
Mba ụwa
N’etiti Myanmar na Fraịde ka ala ọmajiji siri ike mere.
N'etiti Myanmar na Fraịde ka ala ọmajiji siri ike mere.
Ntọhapụ nwa amaala Amerika,George Glezmann :Ndị Taliban
Ntọhapụ nwa amaala Amerika,George Glezmann :Ndị Taliban
Ngahari iwe na mba Bangladesh maka onwụ nwata edinara n’ike.
Ngahari iwe kpụ ọkụ n'ọnụ na mba Bangladesh maka onwụ nwata edinara n'ike.
Ka aghara ịpụ ma ọ bụ bata:Syria amala iwu a.
Ka aghara ịpụ ma ọ bụ bata:Syria amala iwu a.
Na mpaghara Kyryvyi Rih dị na Ukarin ogbunigwe mba Rọshịa akpala mkpa mkpa di egwu.
Na mpaghara Kyryvyi Rih dị na Yukren ogbunigwe mba Rọshịa akpala mkpa mkpa di egwu.
Zelensky ekwela nkwa imezi ọnọdụ ya na Onyeisiala Trump iji malite mkparịtaụka udo
Onyeisiala mba Yukren bụ Volodymyr Zelensky ekwela nkwa imezi ọnọdụ ya na Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump iji malite mkparịtaụka udo.
Onyeisiala Zelensky kwuru na ya dị njikere ịrụ ọrụ n'okpuru "ọchịchị siri ike nke Onyeisiala…
Chaịna na Kanada ga-emegwara dịka ụtụisi Trump manyere na ngwaahịa ha
Mba Kanada na Chaịna edila njikere imegwara ma manye ụtụisi na ngwa ahịa e si mba Amerika atụbata na mba ha abụọ.
Chaịna na Kanada kwuru nke a dịka iwu Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump manyere na ngwaahịa e si mba abụọ ahụ ebubata…
Ndị ọchịchị Yurop na-ezukọ na London maka agha na nsogbu nchekwa nke Yukren
Praịm Mịnịsta UK bụ Keir Starmer amalitela ịnabata ndị ọchịchị mba dị na Yurop, bụ ndị na-ezukọ na London, isi obodo UK maka inwe mkparịtaụka banyere nkwụsị agha na nsogbu nchekwa dị na Yukren.
Ndị a na-atụ anya isonye na nzukọ a gụnyere…
Popu ‘kwụsiri ike’ mgbe o nwechara nsogbu iku ume n’ụlọọgwụ – Vatican
Onyeisi ụka Katọliki na mba ụwa niile bụ Popu Francis malitere inwe ọrịa oyi ka mgbe izuụka abụọ garaaga, kwụsiri ike dịka o nwechara nsogbu iku ume n'ụbọchị Fraịde abali iri abuo na asato nke onwa Febụwarị 2025.
Popu dị afọ iri asatọ na…