Browsing Category
Mba ụwa
US Secretary awuchiela mba DR Congo
Onye US Secretary of State bụ, Antony Blinken awuchiela Kinshasa bụ isi obodo DR Congo.
Dika ọwuturu na ọdọ ụgbọelu N’Djili International Airport, Blinken zutere Prezidenti Felix Tshisekedi na ndi nnọchite anya mba abụọ a.…
Commonwealth Games: Naijiria agbatala asaa ndi nke
Ndi egwuriegwu ala Naijiria agbatala ndi nke asa na egwuriegwu nke Birmingham 2022 Commonwealth Games,site na inweta nturu-ugo iri ato na ise.
Ese Brume noro na abali nke iri amalitere egwuriegwu Commonwealth Games,nweta olaedo na iwuli…
Onye egwu bọọlụ US: Brittney Griner ka a tụrụ mkpọrọ afọ itoolu maka ebubo ọgwụ.
Ụlọikpe Rọshịa amachiela Brittney Griner......
Egwuruegwu U-20: Tima Godbless akpala ike di egwu
Tima Godbless nke Naijiria akpala ike n’ogo nta (National Junior Record (NJR) of 11.08s (0.1),iji turu ugo na igbva ọsọ 100m ụmụnwanyi nke U-20 World Athletics Championships na Cali,nke mba Colombia.
Nkea bụ nke mbu Godbless kpara udi…
Onye uwe ojii enwetala olaocha n’egwuriegwu Judo Championship
Onye commander of the Intelligence Response Team (IRT) Nigerian Police Force bu, DCP Tunji Disu,eturula ugo nye ala anyi site na inweta olaoche n’egwuriegwu 33rd US Open Judo Championships nke mba United State of America.
Disu mere ka…
Amerịka egbuola Ayman al-Zawahiri onyeisi ndi al-Qaeda
Mba Amerịka egbuola onyeisi otu ndị agha nnupụisi nke al-Qaeda, bụ Ayman al-Zawahiri dịka ogbunigwe ụgbọelu ha tugburu ya n’Afghanistan
E gburu ya n’isiobodo mba ahụ bụ Kabul n’ụbọchị ụka dịka otu nchekwa mba Amerịka nke CIA nọ n’ọrụ…
Etu e si tigbuo Alika Ogorchukwu n’Italy
Ndị uweojii mba Italy anwụchiela nwoke a sị na ọ bụ ya ji aka tigbuo nwa afọ Naijiria na mba Italy nna ngwucha izụka.
Akụkọ kwuru na otu nwoke onye mba ahụ a kpọrọ Filippo Claudio Giuseppe Ferlazzo, gbara afọ iri ato na abụọ tigburu…
Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.
Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba…
Minista mba Russia jere Ethiopia
Onye Minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ bụ, Sergei Lavrov awụchiela isi obodo Ethiopia, Addis Ababa dika njem ikpeazu nke mpaghara Afrika.
Onye minista gosiri ihe onynyo nnabata ya na tweeter
Onye Minista mba Russia…
Gbajabiamila etoola nwafọ nwetara olaedo
Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzụkọ omiwu bọ, Femi Gbajabiamila etoola Tobi Amusan maka imeputa ala Naijiria ihu,dika nwanyi kachasi agba ọsọ na ogo (100 meters Hurdles competition)na egwuriegwu 2022 World Athletics Championship na Oregon,nke USA.…