Browsing Category
Mba ụwa
U-23 AFCON: Nigeria meriri Tanzania 2-0, iru agba nke ikpeazu
Otu egwuregwu bọọlụ Naijiria U-23, Olympic Eagles, na Satọde, meriri Young Taifa Stars nke Tanzania 2-0 na ụkwụ nke abụọ nke asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2023 U-23 n'ama egwuregwu Lekan Salami, Ibadan. GỤKWUO GBASARA YA: U-23 Eagles bidoro…
Meghan Markle, Prince Harry na-enye onyinye maka ndị idei mmiri metụtara na Naijiria.
Meghan Markle, Prince Harry na-enye onyinye maka ndị idei mmiri metụtara na Naijiria.
Ukraine: Pope na-agba ume imekọ ihe ọnụ iji gbochie agha nuklia
Pope Francis edugala ndị isi okpukperechi ụwa n'arịrịọ udo na-arịọ ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị ka ha zere iyi egwu agha nuklia na Ukraine. Francis chịburu emume mmechi nke ọgbakọ ekpere udo n'etiti okpukperechi nke ụbọchị atọ nke…
Global Bio Summit: President Buhari rutere Seoul
Onye isi ala Muhammadu Buhari abatala Seoul,nke mba South Korea maka mbipụta izizi nke World Bio Summit, 2022. Onye isi ala ahụ, bụ onye rutere n'ọdụ ụgbọ elu Incheon International n'isi…
Onye isi ala Buhari kelere onye ndu China Jinping
Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere onye isi ala China Xi Jinping na ntuliaka mere eme nke ugboro atọ dịka onye isi otu Communist Party nke China.…
Onye Praịm Mịnịsta mba Briten agbaala arụkwaghị m
Praịm Mịnịsta ọhụrụ mba United Kingdom bụ Liz Truss, arịtuola n'ọkwa ọchịchị.
Truss nọrọ naanị abalị iri anọ na ise n'ọkwa ọchịchị tupu ọ gbaa arụkwaghịm.
Nke a mere ya Praịm Mịnịsta ọchịchị ya kacha dị nta na UK.
"Achọpụtala m na…
Egbuola mmadụ iri na otu ebe a na-azụ ndị agha ọhụrụ mba Rọshịa
Egbuola mmadụ iri na otu n'ogige a na-azụ ndị batara ọhụrụ dịka ndị agha mba Rọshịa na mpaghara Belgrood n'ụbọchị satọde.
Ọ bụ n'ogige a na-akuziri ndịa etu esi agba egbe ka mmadụ abụọ wakporo ebe ahụ.
Ndị a emechara gbuo oge mwakpo a…
Nkwekọrịta mbupụ ọka: Russia rịọrọ UN maka mmejuputa ya.
Nkwekọrịta mbupụ ọka: Russia rịọrọ UN maka mmejuputa ya.
Ndị ọrụ gọọmentị Russia dọrọ aka ná ntị banyere Agha Ụwa nke Atọ
Ndị ọrụ gọọmentị Russia dọrọ aka ná ntị banyere Agha Ụwa nke Atọ
Nsogbu ndị na-akwaga mba ọzọ: US ewepụtala enyemaka $240 nde maka Latin America.
Nsogbu ndị na-akwaga mba ọzọ: US ewepụtala enyemaka $240 nde maka Latin America.