Browsing Category
Naijiria
Onyeisiala Tinubu Enyela Iwu Ka A Napụta Ụmụ Akwụkwọ Umụ Nwanyị Mahadum
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyela ndị ọrụ nchekwa iwu ka ha gbasie mbọ ike ịtọhapụ ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị fọdụrụ na mahadum Gusau, Zamfara steeti bụ ndị ndị na-eyi ọha egwu tọrọ na nso nso a.
Onyeisiala nyere ntụziaka a n'akwụkwọ ozi…
VON NUJ CHAPEL AKATỌỌLA OGBUGBU E GBURU ONYE OTU HA BỤ HAMISU DANJIGBA
Ọ BỤ N'OBI MWUTE KA NDỊ ISI NA NDỊ OTU NUJ (VON CHAPEL) JI NABATA OZI MAKA ỌNWỤ ONYE OTU HA MA BỤRỤKWA ONYE ODEAKỤKỌ NA ZAMFARA STEETI, HAMISU DANJIGBA, SITE N'AKA NDỊ OMEKOME NA-ATỌ MMADỤ. ỌNWỤ YA BỤ IHE NCHETA ỌZỌ DỊ MWUTE MAKA IHE EGWU…
Onye isi UN Akpọọla Oku Maka Udo Tọrọ Atọ.
Onye odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, Antonio Guterres, akpọọla oku ka e wulite ma kwado udo maka mmadụ niile n'ime mba ụwa.
Ọ kpọrọ oku a na nkwupụta akara ụbọchị mba ụwa maka udo nke afọ 2023, na-ekwupụta na “ndị mmadụ na ụwa anyị…
UNGA 78: Onye Ndu Naijiria Akpọọla Oku Imemila Ịda Ogbenye Nke Mba Dị Iche Iche
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu akpọọla oku ka a kwụsị ịda ogbenye mba dị iche iche na-ekwu na Afrịka achọghị iji agbụ ọhụrụ dochie nke ochie.
Onye ndu Naijiria kwukwara na mpụ a na-akwakọrọ akụ na ụba otu mba site na ngabiga…
Ntụliaka Na-Adabaghị N’Oge: Peter Obi Ebidola Achụmnta Vootu Nke LP Maka Ọkwa Gọvanọ Na…
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP) na ntuliaka onyeisiala n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Febụwarị, bụ Maazị Peter Obi, ebidola achụmnta vootu pati ahụ maka ntuliaka gọvanọ na-abịa n'abalị iri na otu nke ọnwa Nọvemba na…
Onyeisiala Tinubu Ahọpụtala Jamila Bio Na Olawande Ka Ha Bụrụ Ndị Minista Na-Ahụ Maka Ndị Ntorobịa
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta Dọkịta Jamila Bio Ibrahim ka ọ bụrụ onye minista na-ahụ maka ndị ntorobịa, ruo mgbe ndị Sineti nke Naijirịa kwadoro ya.
E mere ka a mara nke a na nkwupụta nke onye ndụmọdụ…
UNGA 78: Onyeisiala Tinubu Ga-Ekwu Okwu N’Ọgbakọ Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Dị Elu
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ga-esonyere ndị ndu mba ụwa ndị ọzọ were sonye na Nzukọ UN 2023 Summit gbadoro ụkwụ na SDGs.
Na arụmụka zuru ụwa ọnụ nke na-amalite na abalị iri na itoolu nke ọnwa Septemba, Onyeisiala Tinubu…
Zute Gọvanọ Ọhụrụ Nke CBN Dọkịnta Yemi Cardoso
Profaịlụ Nke Dọkịta Yemi Cardoso
Dọkinta Yemi Cardoso bụ nwa amaala Lagos Steeti nke South-west Naijiria.
Ọ gara ụlọ akwụkwọ Corona Ikoyi na St. Gregory's College, Lagos maka agụmakwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị.
Ọmụmụ akwụkwọ…
Onye isi ala Naijiria na-akasi Libya obi maka oke oke mmiri ozuzo.
Onye isi ala Naijiria na-akasi Libya obi maka oke oke mmiri ozuzo.
Naijiria ga-esonye na ọgbakọ G77 na Cuba.
Naijiria ga-esonye na ọgbakọ G77 na Cuba.