Browsing Category
Naijiria
Nhụsianya ụgbọ mmiri: Ọkà Okwu Abbas na-eru uju ndị ihe metụtara.
Nhụsianya ụgbọ mmiri: Ọkà Okwu Abbas na-eru uju ndị ihe metụtara.
Onyeisiala Tinubu Enyela Iwu Ka E nyochaa Ihe Mberede Ụgbọ Mmiri
Onye isi ala Bola Tinubu akpọọla oku ka e mee nyocha nke ọma gbasara ọdachị ụgbọ mmiri na mba ahụ.
Onyeisiala Tinubu kpọrọ oku a n'akwụkwọ ozi onye ndụmọdụ ya pụrụiche bụ Chief Ajuri Ngelale binyere aka n'ihe mberede ụgbọ mmiri mere na…
Naijiria Na UAE Edoziela Okwu Mmekọrịta Mba Ma Maghepu Mmachi Visa
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu na Onye isi ala United Arab Emirates, Mohamed bin Zayed Al Nahyan, emechaala nkwekọrịta, nke mere ka a kwụsị ngwa ngwa nke mmachibido iwu visa etinyere ndị njem Naijiria.
Site na nkwekọrịta a, ụlọ…
Onyeisiala Tinubu Kelere Esama Nke Benin Maka Agbamafọ Iri Asatọ Na Itoolu
/Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, kelere Chief Igbinedion na ncheta agbamafọ iri asatọ na itoolu ya, ma too onyinye ya na ngalaba azụmahịa na ọrụ ebere na Naijiria.
N'ozi nke onye ndụmọdụ pụrụiche nye onye isi ala na mgbasa ozi,…
Gọọmenti Naijiria Ga-Ewu Otu Narị Ụlọ Na Steeti Asaa
Onye isi ala Bola Tinubu akwadola iwu otu narị ụlọ na Sokoto, Kebbi, Katsina, Zamfara, Kaduna, Niger, na Benue Steeti dịka akụkụ nke atụmatụ sara mbara nke gọọmentị Naijiria na-eme iji gboo mmetụta nke ọgbọaghara-na mpaghara ugwu.
Osote…
Onye isi ala Tinubu zutere ndị Naijiria na India.
Onye isi ala Tinubu zutere ndị Naijiria na India.
Ụlọikpe Mkpesa Ntuli Aka Onye Isi Ala Ga-Ebi Ikpe Na Wenezde
Ụlọ ikpe ntuli aka onye isi ala ekwenyela na Wenezdee, abalị isii ọnwa Septemba 2023, dị ka ụbọchị ibe ikpe maka arịrịọ atọ na-agbagha nsonaazụ nke ntuli aka onye isi ala afọ 2023.
Onye isi ndị na-edeba aha nke Ụlọikpe Mkpegharị, Maazị…
Gọọmenti Naijiria Arịọla Ka A Kagbuo Abụbụ Ọrụ
Gọọmenti Naịjirịa arịọla ndị ọrụ ka ha kagbuo abụbụ ọrụ ụbọchị abụọ ha kwadoro n'ụbọchị Tuzdee na Wednesde n'izu a.
Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ bụ Simon Lalong mere mkpesa a n'Abuja n'ụbọchị Mọnde.
Otu Nigeria Labour Congress NLC, ka…
Onyeisiala Tinubu Ahapụla Abuja Maka Ọgbakọ G20
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu hapụrụ Abuja na Mọnde ka ọ gaa nzukọ ndị isi G-20 na New Delhi, India, na òkù pụrụ iche nke Prime Minister India bụ Narendra Modi kpọrọ.
Gọọmenti Naijiria na-ekwukwa na ọ na-agba izu n'ọtụtụ ebe iji…
Onye isi ala Bola Tinubu ekwupụtala nkwado anya na-egbu aka
Onye isi ala Bola Tinubu ekwupụtala nkwado maka inyere ndi anya na-egbu aka.