Browsing Category
Naijiria
Ihe mere ndịagha mba Amerịka jiri wuchie na Naịjirịa
Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa bụ Ọchịagha Christopher Musa ekwuola na ọ bụ eziokwu na obere ọnụọgụgụ ndịagha mba Amerịka na-arụ ọrụ na Naịjirịa.
O kwuru na ndịagha mba Amerịka ga-enye “aka zụọ ma kwadoo ndịagha anyị maka…
Ahịa amalitela ịzụ n’Onitsha Main Market’ n’ime otu izuụka e mechichara ya
Dịka otu izuụka Gọvanọ Chukwuma Soludo nke Anambra Steeti mechichara ahịa ukwu Onicha dị na steeti ahụ, a na-atụ anya na ahịa ga-amalite zụwa ọzọ.
Nke a mere onye ntaakụkọ jiri gaa n'ogbe ahịa ahụ na gburu gburu ya iji chọpụta "etu…
Minista maka Ozi na Omenala akwadola igwebuike n’ọrụ.
Mohammed Idris, Minista maka Ozi na Omenala akwadola ndị ndu na ndị ọrụ na-ahụ maka ozi n’ụlọ ọrụ mgbasa ozi gọọmenti ka ha kwalite àgwà nduzi, imekọ ihe ọnụ, na ịnwe mmetụta iru ọrụ n’ọrụ ha.
Mmekọrịta Naịjirịa na Turkey Na-egosi Mgbanwe Nchekwa
Mgbasawanye mmekọrịta nchekwa Naịjirịa na mba Turkey bụ mgbanwe atụmatụ maka nhazi nchekwa, ma ọ gbochi iyi ọha egwu nke dabeere n'ọgụgụ isi na mbelata ntụkwasị obi na mba ndị ọdịda anyanwụ.
Onye mnyocha ọrụ nchekwa na ọkachamara n'ihe…
Onyeisiala Naịjirịa Erugo Mba Turkey Maka Njem Ọrụ
Onyeisiala Naịjirịa Bola Ahmed Tinubu erutela Ankara, isi obodo mba Turkey, maka njem nleta steeti iji mee ka mmekọrịta dị n'etiti Naịjirịa na mba ahụ sie ike.
Onyeisiala Naịjirịa a rutere n'ọdụ ụgbọelu Ankara Esenboğa n'elekere 9:05 nke…
Onyeisiala Shettima Alọghachila Abuja Ka O Gasịrị Njem Ọrụ
Osote Onyeisiala Kashim Shettima alọghachila n'Abuja mgbe ọ gachara otu izu ụka o mere njem ọrụ n'obodo Guinea-Conakry nakwa Switzerland.
Osote Onyeisiala Shettima rutere n'ọdụ ụgbọ elu mba Naijiria bụ Nnamdi Azikiwe International…
Gọvanọ Kano Etoola Ndị Uwe Ojii Maka Ezi Ọrụ Nchekwa.
Gọvanọ steeti Kano, Abba Kabir Yusuf, etoola ndị uwe ojii steeti Kano maka mbọ ha na-agba n'ịkwụsị mpụ na mpaghara steeti ahụ ma jide ndị a na-enyo enyo metụtara ogbugbu otu nwunye na ụmụ ya isii ozugbo.
Gọvanọ ahụ jara otuto ahụ mma…
Gọọmenti Naịjirịa Etoola Emume Argungu Maka Ịkwalite Nkwanye Ugwu Zuru Ụwa Ọnụ
Gọọmentị Etiti akọwaala mmemme Ịkụ Azụ na omenala nke Argungu dị ka ihe nnọchianya dị ike nke ịdị n'otu mba Naịjirịa, ihe nketa ekekọrịtara, na mmụba nnabata omenala ụwa, ebe ọ na-ekwusi ike na ọ dị mkpa dị ka ihe na-akwalite uto akụ na ụba…
Gọọmenti Naịjirịa emechala akwalite mmepe nka, ịdị mma n’ọrụ aka.
Dịka otu n’ime mgbalị iji kwalite mmepe nka, ịdị mma n’ọrụ aka (vocational excellence), na asọmpi zuru ụwa ọnụ n’etiti ndị ntorobịa Naịjirịa.Gọọmenti Naịjirịa emechala mmalite National Working Committee nke WorldSkills Nigeria.
Atụmatụ Ịmepụta Ọrụ Na Naịjirịa Na-elekwasị Anya na Mgbanwe Akụnụba – Minista
Minista nke mba ofesi na Naịjirịa, onye nnọchite anya mba ofesi, bụ Yusuf Tuggar, kwuru na atụmatụ ịmepụta ọrụ na mba ahụ dabere na mgbanwe akụnụba na uto nke ngalaba nkeonwe na-eduzi n'okpuru ọchịchị Onyeisiala Bola Tinubu.
O mere ka a…