Browsing Category
Isiokwu
Ihe anyị ma maka ọnọdụ ahụike Ọchịagha Taoreed Lagbaja
Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa ekwuola na ọ bụghị eziokwu na a na-akwado ịhọpụta onye ga-arụ ọrụ dịka onyeisi ndịagha Naịjirịa ma kpọọ oku ka ụmụafọ Naịjirịa ghara ige okwu ụgha ahụ nti
Ozi onyeisi mgbasaozi ndịagha Naịjirịa bụ Tukur Gusau…
Onyeisiala Tinubu alọghachila Naịjirịa dịka ọ gachara ezumike na mba UK
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Tinubu alọghachila Abụja dịka ọ gachara ezumike na mba United Kingdom.
Onyeisiala wụchiri n'ọdọụgbọelu Nnamdi Azikiwe International Airport n'ehihie Satọde unyaa abali iri na itolu nke onwa Ọktoba afo 2024.…
Onye ama ama na egwuregwu bọọlụ Naịjirịa bụ Peter Fregene anwụọla
Peter Fregene bụbu onye chere Green Eagles goolu anwụọla ka ọ rịachara ọrịa ogologo oge, hapụkwa ihe nketa dịka otu n'ime ndị ama ama bọọlụ Naịjirịa.
Onye na-eche nche Green Eagles nke Naịjirịa bụ Peter Fregene anwụọla ka ọ…
NFF na-akwado ịkpọghachita otu Super Eagle site na mba Libya
Otu na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa bụ Nigeria Football Federation (NFF) akatọọla ma kagbuo ajọ ọnọdụ mba Libya tinyere otu egwu bọọlụ Super Eagles nke Naịjirịa n’ọdọ ụgbọelu Al-Abraq Airport dịka ha bịara maka asọmpi ntozu n’asọmpi…
Nwunye onyeisiala Naịjirịa:Agụmakwụkwọ na mmepe ndị ntorobịa.
Nwunye onyeisiala Naịjirịa:Agụmakwụkwọ na mmepe ndị ntorobịa.
Onye isi oche Sineti kpọrọ oku maka ezi mmekọrịta dị n’etiti Naijiria, Korea
Onye isi oche Sineti nke Naijiria, Godswill Akpabio akpọọla oku ka e mekwuo nke ọma n'etiti Nigeria na Republic of Korea.
Senator Akpabio kpọrọ oku a mgbe ọ na-anabata ndị na-ege ntị n'ụlọ ọrụ ya na National Assembly dị n'Abuja onye…
Onye isi ala Tinubu na-ekele onye isi oche UICC a họpụtara ọhụrụ,bụ Shinkafi-Bagudu
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Dr Zainab Shinkafi-Bagudu, na-ekwu na ntuli aka ya dị ka onye isi oche nke Union for International Cancer Control (UICC), bụ ihe na-egosi na Naijiria na-eto eto n'ọchịchị ahụike ụwa.
…
Onyeisiala agwala ndị uweojii ka ha chekwaa isi ụlọọrụ okpuru ọchịchị na Riva steeti
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu enyela iwu ka ndị uweojii chekwaa isi ụlọọrụ okpuru ọchịchị niile dị na Riva steeti iji gbochie mwakpo n’ụdị ọbụla.
Ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala bụ Bayo Onanuga kwuputara nke a n’akwụkwọ ozi o…
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọrụ ugbo na-ekwe nkwa nkwado.
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọrụ ugbo na-ekwe nkwa nkwado.