Browsing Category
Azụmahịa
Ụlọ Ọrụ Nchụta Ego Na Steeti Kogi Enwetala Ijeri Naira Iri Na Asatọ N’afọ 2022
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka nchụta ego n'ime Kogi steeti enwetala ego ruru ijeri naira iri na asatọ dịka ego nchụta n'ime ya bụ steeti nke a kpọrọ Internally Generated Revenue (IGR).
Steeti ahụ mere atụmatụ mmefu ego dị ijeri naira iri abụọ na…
Sineti Naijiria kwadoro osote gọvanọ abụọ nke ulo aku ukwu
Ụlọomeiwu Naịjirịa n'ụbọchị Wenezde kwadoro nhọpụta Oriakụ Aishah Ahmad na Edward Lametek Adamu dịka osote gọvanọ nke Central Bank of Nigeria, CBN maka oge nke abụọ n'ọchịchị.…
Ndị uweojii ahụla nwoke nwe ọtụtụ akpa naịra ochie na-efegharị na soshal mịdịa
Ndị uweojii na Benue Steeti akọwaala ihe gbasara akwụkwọ ego naịra merela ochie nke a hụrụ n'ogige ndị ndị uweojii dị na mpaghara Wadata na steeti ahụ, bụ nke onyonyo ya na-efegharị na soshal midia ugbua.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Benue…
Osote Onye Isi Ala Ga-Ezute Ndị Ndu Vietnam na Hanoi
Osote onyeisiala Naijiria, Ọkammụta Yemi Osinbajo, na-ahapụ Abụja na Satọde gaba Rịpọblik nke Vietnam maka njikọ aka mba na mba.
Ọnụ na-ekwuchitere osote onyeisiala, Laolu Akande bụ onye kwuru nke a n'ozi o zipụtara, o kwuru na ọrụ…
Nkaa azụmahịa dika otu ihe e jiri mara ndi Igbo.
Nkaa azụmahịa dika otu ihe e jiri mara ndi Igbo
Gọọmenti etiti ga-akwalite uto MSME na Nigeria.
Gọọmenti etiti ga-akwalite uto MSME na Nigeria.
Akaọrụ iri a na-agbara ọsọ ndị ọzọ ji eriju afọ
Ọtụtụ oge ka ndị mmadụ na-arụ ọrụ ndị mmadụ na-akpọ n'imi, ọrụ ndị e nwereike ịsị "tụfịakwa, ọ bụghị m ga-arụ nke a".
Mgbe a na-eto, a jụọ "kedụ ihe ị chọrọ ịbụ mgbe i toro?" ọtụtụ ndị na-ekwu na ha chọrọ ịbụ dọkịta, injinia,!-->!-->!-->…
Osote onye isi ala Osinbajo kwadoro ilụ ọdụ ụgbọ mmiri Ondo.
Osote onye isi ala Osinbajo kwadoro ilụ ọdụ ụgbọ mmiri Ondo.
Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n’Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha.
Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n'Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha.