Browsing Category
Afịrịka
Onyeisi ụlọ ọobaego AFDB amalitela njemga mba Kenya
Onye ji okwa dika Prezidenti ụlọ ọbaego African Development Bank, AFDB bụ,Dr. Akinwumi Adesina nọna mba Kenya maka njem ọrụ abali anọ.
Na ime ogea njem a, Dr. Adesina ga-enwe nzukọ yana gọọmenti mba Kenya iji nyocha ọrụu ndi ụlọ ọbaego!-->!-->!-->…
London ruo Lagos:nwafo Najirian gbaraya abali iri anona otu
Nwafo ala Naijiria bu onye ogba tum tum aha ya bu, Mazi. Kunle Adeyanju, emechala njeem ogba tum-tum ya site na mba London ruo Lagos,ma si etua zie ndi Naijirian na Afrika ozi, ka ha muta inye obodo ha iji belata oke ntaramahuhu nye ndi!-->…
Onyeisiala Buhari gara Malabo maka ọgbakọ AU.
Onyeisiala Muhammadu Buhari esila n'Abuja gawa Malabo, Equatorial Guinea, isonye na ọgbakọ ndị isi obodo na gọọmentị Afrịka pụrụiche, na-elekwasị anya na nchekwa.
Nzukọ ụbọchị atọ a, nke ga-amalite na Mee 26-28, ga-elekwasịkwa anya!-->!-->!-->!-->!-->…
Nzukọ AU: Nigeria na-achọ nkwado ndị ọzọ maka ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha.
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari akpọọla oku maka ịgbakọ ọnụ na ntinye aka n'ịkwalite nhụjuanya nke ndị gbara ọsọ ndụ na ndị na-achụpụ n'ime obodo (IDP) na Africa, na-ekwu na "Ọ bụ naanị otu mkpokọta na nhazi ga-eme mgbanwe."
!-->!-->!-->!-->!-->…
Onye isi ala Tunisia enyela iwu maka ntuli aka.
Onye isi ala Tunisia Kais Saied enyela iwu na-akpọ ndị ịtụ vootu ka ha mee ntuli aka na iwu ọhụrụ na Julaị 25.
A ga-enwe otu ajụjụ ma ndị mmadụ kwenyere n'usoro iwu ọhụrụ ahụ, dịka ọkwa gọọmentị siri kwuo.
O kwuru na ntuliaka!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Ọkụ ụlọ ọgwụ Senegal gburu ụmụaka ọhụrụ iri na otu
Nwa ọhụrụ di iri na otu anwụọla n'ọkụ gbara n'ụlọọgwụ dị na ọdịda anyanwụ obodo Senegal dị na Tivaouane, onyeisiala mba ahụ kwuru.
Onye isi ala Senegal Macky Sall kwuru na tweet "maka mgbu na mwute maka ọnwụ ụmụaka ọhụrụ 11 n' ihe!-->!-->!-->…
Gambia ga-ekpe onye bụbu onye isi ala ikpe.
Gọọmenti Gambia anabatala ntụnye sitere n'aka kọmitii eziokwu na mezie ka ọ gbaa onye isi ala bụ Yahya Jammeh ikpe maka igbu ọchụ na mpụ ndị ọzọ a na-enyo enyo na o mere mgbe ọ nọ n'ọchịchị.
Onye ọka iwu nke mba ahụ, Dawda Jallow!-->!-->!-->!-->!-->…
Prezidenti Buhari anabatala Prime Minista mba Ethiopia
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buahri anabatala Prime Minista mba Ethiopia bụ, Abiy Ahmed dika ọwuchiri ala Naijiria.
Onye Prime Minista,wuchiri ogige onyeisiala ka owetara aka na 10:30 GMT,ka onyeisialal nabatara ma leta ndi!-->!-->!-->…
Onye jibu ọkwa onyeisiala mba Malawi enwetaghi nmeri n’ikpe nkpeghari 
Onye jibu ọkwa dika onyeisiala mba Malawi bụ prezidenti, Bakili Muluzi, enwtaghi nmeri na ụlọikpe nkpeghari bụ nke ga eme ka ahapu ikpe ya ikpe maka ebubo nrụrụ aka iga n’ihu.
Muluzi bụ onye gbara afọ iri asa na itolu bụkwara onye chiri!-->!-->!-->…
Flying Eagles nke Naijiria etozuola oke maka iko 2023 U20 AFCON
Otu egwu Flying Eagles U-20 nke Naijiria etozuola oke na WAFU Zone B regional tournament site na igba ndi Ivory Coast ọkpụ abụọ asatara nani otu na Niamey, Niger Republic, nkea mere ka tozu oke iso zọọ iko 2023 U20 Africa Cup of Nations!-->…