Take a fresh look at your lifestyle.

London ruo Lagos:nwafo Najirian gbaraya abali iri anona otu

0 724

Nwafo ala Naijiria bu onye ogba tum tum aha ya bu, Mazi. Kunle Adeyanju, emechala njeem ogba tum-tum ya site na mba London ruo Lagos,ma si etua zie ndi Naijirian na Afrika ozi, ka ha muta inye obodo ha iji belata oke ntaramahuhu nye ndi mmadu.

O kwuru nke mgbe ona agwa ndi ntaakuko okwu na Steeti Lagos,mpaghara South west nke ala Naijiria.

Mazi. Adeyanju maliterenjem a na London, United   Kingdom na ubochi iri na itolu nke onwa April ma anabatara ya Naijiria na Benin Republic na abali iri abuo na itolu nke onwa  Mee afo 2022 bu igwe mmadu.

Njem a bu maka ichu nta ego iji kwusioria polio na Afrika.

Ufodumba ogafere gunyere- London, France, Spain, Morocco,  Mauritania, Senegal, Burkina Faso,  Mali Cote D’Ivoire, Ghana, Togo, Benin ma kwusi na Lagos steeti nke, Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *