Otu UNICCON ga-ewepụta ngwa ụlọ akụ n’ịntanetị na-enyere aka maka blockchain.
Otu UNICCON ga-ewepụta ngwa ụlọ akụ n'ịntanetị na-enyere aka maka blockchain.Otu ụlọ ọrụ nka na ụzụ Naijiria,…
Maulud Nabi: APC Ebonyi na-akwado ndị Alakụba .
Maulud Nabi: APC Ebonyi na-akwado ndị Alakụba n’ụwa niile na-echeta emume Eid-el-Maulud nke afọ 2023.
Maulud Nabi: Ọkà Okwu Abbas na-agba ndị Naijiria ume ka ha ṅomie onye amụma dị Nsọ.
Maulud Nabi: Ọkà Okwu Abbas na-agba ndị Naijiria ume ka ha ṅomie onye amụma dị Nsọ.Na-ekwupụta na ndụ na nkuzi…
NLC, TUC na-ekwupụta na ha ga-abụ abụbọ ọrụ enweghi ngwụcha.
Ndị ọrụ na Naịjirịa ga-amalite abụ abụbọ ọrụ enweghi ngwụcha ụbọchị Tuzdee, abalị atọ n'ọnwa Ọktoba 2023 .
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Bishọp Oyedepo Maka Ncheta Agbamafọ Iri Isii Na Itoolu
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekeleela Bishọp nke Living Faith Church Worldwide nke a maara dịka Winners…
Ọkụ Agbaala Ngalaba Ụlọikpe Kasị Elu
Otu akụkụ nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naịjiriya agbaala ọkụ n'ụtụtụ Mọnde.
Ọkụ ọgbụgba a, dịka ụfọdụ ndị hụrụ ka ọ…
Onyeisiala Tinubu Enyela Iwu Ka A Napụta Ụmụ Akwụkwọ Umụ Nwanyị Mahadum
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyela ndị ọrụ nchekwa iwu ka ha gbasie mbọ ike ịtọhapụ ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị fọdụrụ…
VON NUJ CHAPEL AKATỌỌLA OGBUGBU E GBURU ONYE OTU HA BỤ HAMISU DANJIGBA
Ọ BỤ N'OBI MWUTE KA NDỊ ISI NA NDỊ OTU NUJ (VON CHAPEL) JI NABATA OZI MAKA ỌNWỤ ONYE OTU HA MA BỤRỤKWA ONYE…
Onye isi UN Akpọọla Oku Maka Udo Tọrọ Atọ.
Onye odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, Antonio Guterres, akpọọla oku ka e wulite ma kwado udo maka mmadụ niile…
UNGA 78: Onye Ndu Naijiria Akpọọla Oku Imemila Ịda Ogbenye Nke Mba Dị Iche Iche
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu akpọọla oku ka a kwụsị ịda ogbenye mba dị iche iche na-ekwu na Afrịka…