Mba Hungary nwetala nwanyi mbu dika onyeisiala 
Eduola, Katalin Novak,n’iyi ọrụ dika nwanyi mbụ ga-achi dika onyeisiala mba Hungary n’ụbọchi Tuuzde.
Ndi!-->!-->!-->…
Philippines amalitela ntuliaka iji họpụta onyeisiala ọhụrụ
Mba Philistine amalitela ime ntuliaka-elu iji họpụta onyeisiala ọhụrụ taa bụ Mọnde nakwa mmadu puku!-->…
A zụtarala Goodluck Jonathan akwụkwọ ịzọ ọkwa onyeisiala na pati APC
Aka chịburu Naijiria bụ Goodluck Jonathan ajụla ịnabata akwụkwọ ngosi mmasị ịzọ ọkwa onyeisiala APC nke otu ndị!-->…
Moses nyere goolu n’nmeri Spartak Moscow meriri
Victor Moses nke ala Naijiria nye otu goolu ma nye aka na ọzọ mere ka otu egwu Spartak Moscow nweta nmeri,site na!-->…
ASUU adọtiala abuba-ọrụ ọnwa atọ
Otu Academic Staff union of universities, ASUU n’aha ichafuadotiala abuba-ọrụ ha gbara maka na gọọmenti emebeghi!-->…
Achọpụtala ndi ọhụrụ butere ọria COVID-19 na Beijing city
Beijing nọrọ n’ụbọchi ụka mee ka amata na ha chọpụtara mmadu iri atọ na itolu butere ọria COVID-19 ọhụrụ,ọbụ ndi!-->…
Onyeisi Ivorian National Assembly Soumahoro anwụọla
Onyeisi ụlọ nzụkọ omiwu mba Ivori-Coast bụ,Amadou Soumahoro anwụọla n’ụbọchi Satọọde dika ogbara afo iri isii na!-->…
Ndi mba Gambia choro ka ekpe Jammeh ikpe 
Otu Civil society organizations nke mba Gambia agwala gọọmenti ka kpe onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Yahya Jammeh!-->…
Oliseh etoola Iwobi maka mbọ ogbara na Leicester
Onye jibu ọkwa dika head coach ndi otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria bụ,Sunday Oliseh,etoola Alex Iwobi maka!-->…
Arthur Nzeribe alaala mmụọ n’afọ iri asatọ na atọ
Otu onye ezinụlọ ya kwuru na nke a mere eme n'ezie.
Dịka o si kwuo, Arthur Nzeribe nwụrụ n'ụlọọgwụ dị n'ala!-->!-->!-->…