Gọọmenti Naijiria ewepụtala mkpasa ozi nke ịkụ osisi nke afọ 2022.
Mịnịsta na-ahụ maka gburugburu ebe obibi Mr Abdullahi Muhammed kwupụtara nke a n’Abuja, bụ isi obodo mba ahụ n’akụkụ nnọkọ nke asatọ nke Council of Minister of Great Green Wall nke mba ahụ.
Ọ na-ekwu na Mgbasa Ozi ịkụ osisi nke mba bụ ngosipụta nke ntinye aka gọọmentị maka ịlụ ọgụ megide ụbara ala ọkpọ nkụ na nweghachi ala dị mma.
Leave a Reply