Take a fresh look at your lifestyle.

WTO nyefere ngwugwu azụmaahịa  bụ ọ pụrụ iche.

0 560

Òtù n’ahụ Maka Azụmahịa Ụwa na Fraịde kwetara nyefee ngwugwu azụmahịa “na-enwetụbeghị ụdị ya” na-emetụta ahụike, mgbanwe na nchekwa  maka nri mgbe esemokwu dapụtara  n’etiti mba abụọ.

Nkwekọrịta a bịara ka onye isi WTO Ngozi Okonjo-Iweala gbara mba dị iche iche ume ka ha kwenye mgbe mkparịta ụka enweghị nkwekọrịta na njedebe maka ịkwụsị  ịkụ azụ nke na-emebi gburugburu ebe obibi na ịhapụ ikike maka ọgwụgwọ COVID-19.

“Ngwungwu nkwekọrịta ị ga-eme ga-eme ka ndụ ndị mmadụ dị gburugburu ụwa gbanwee.

 “Ihe si na ya pụta na-egosi na WTO nwere ike ịzaghachi ihe mberede nke oge anyị,” Okonjo-Iweala kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *